Terrace Martin

Terrace Martin
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoTerrace Martin Dezie
Aha ọmụmụTerrace Jamahl Martin Dezie
Aha enyereTerrace, Jamahl Dezie
aha ezinụlọ yaMartin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Febụwarị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụLos Angeles Dezie
Ọrụ ọ na-arụjazz musician, odee egwu, rapper, onye na-emeputa ihe ndeko, recording artist Dezie
ebe agụmakwụkwọLocke High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
ngwa egwusaxophone, musical keyboard, vocoder, olu egwụ Dezie
diskografiTerrace Martin production discography Dezie
ụdịegwu hip hop, jazz-funk Dezie
akara ndekọRopeadope Records Dezie

Terrace Jamahl Martin (amụrụ na Disemba 28, 1978) bụ ónyé America na-eti egwu, ónyé na-eti rap, ónyé na na-agụ egwu, na ónyé na-emepụta ihe ndekọ. A maara ya nke ọma màkà ịmepụta ndekọ màkà ọtụtụ ndị omenkà ama na ụlọ ọrụ egwu, gụnyere Kendrick Lamar, Snoop Dogg, Game, Busta Rhymes, Stevie Wonder, Charlie Wilson, Raphael Saadiq na YG, n'etiti ndị ọzọ. Martin bụ onye na-egwu ọtụtụ ngwá egwu nke mmepụta egwu ya gosipụtara funk, jazz, classic na mkpụrụ obi. Martin wepụtara abọm studio nke isii ya, Velvet Portraits, na akara ya, Sounds of Crenshaw Records, site na Ropeadope Records.[1]

  1. [INFLUENCERS Why Everyone Wants to Work with Terrace Martin]. EBONY. Retrieved on April 6, 2016.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search